, 5 tweets, 7 min read Read on Twitter
Na mkpụrụ ụbọsị ole ole na abịa,#saturday ahịa afọ.A ga eme ntụliaka maka ịhọpụta ọkwa onye Isiala na kwa ndị Nnọchite anya omebe iwu.Ọ bụ ihe dị mkpa na onye ọbụla kpọrọ onwe ya onye Igbo gara sonye na ya bụ nhọpụta #ỌchịchịObodo #Ntụliakabụike
Gbaa ra okwu na ụka ọsọ n'ụbọsị ahụ maka na onye ndọrọ ọchịchị na agwa gị lụọrọ ya ọgụ,kedụ ebe ụmụ nke ya nọ? Ya bụ dibia na-agwọ otoro,ike ya oko n'elu.Were ire gị gụọ eze gị ọnụ ma were Akọ na Uche na aga #Ọchịchịobodo #NigeriaDecides2019
Ndi Igbo sị na onye rere Nkịta goro Enwe na ihe ntukwu ka bi na be ya.Mana onye rere Nkịta gote Ọkụkọ,e ji Ọkụkọ eche nche? Gị bụ onye na akwado ire #vote gị na ụbọsị ntụliaka,zaa onwe gị aziza a. @julietkego @segalink @DrJoeAbah #ỌchịchịObodo #NigeriaDecides
Mgbe ịna aga ibi nye aka,nyo chaa onwe gị ọfụma ma jụọ onwe gị na onye ahụ ọbụ naanị oge ndọrọ ndọrọ ka eji afụ ya anya.Nke mbụ ọgara,ọrụrụ ọrụ etu o kwesịrị iji kwalite obibi ndụ ndị mmadụ ka ọbụ onye fọnfọju akpa #Ọchịchịobodo #NigeriaDecides
Na mmechi,ndị @inecnigeria emego ka anyị mata na ị nwere ike iji mkpịsị aka ọbụla were mee ntụliaka.Kee nkwụcha ka ị ghara ibinye aka na akara ndọrọ ndọrọ otu abụọ.Ọgwụ nụ ka ọha m n'ọnụ maka na UGO EBERE GO NA MGBAGBU #Ọchịchịobodo #NigeriaDecides2019
Missing some Tweet in this thread?
You can try to force a refresh.

Like this thread? Get email updates or save it to PDF!

Subscribe to Ụmụ Igbo
Profile picture

Get real-time email alerts when new unrolls are available from this author!

This content may be removed anytime!

Twitter may remove this content at anytime, convert it as a PDF, save and print for later use!

Try unrolling a thread yourself!

how to unroll video

1) Follow Thread Reader App on Twitter so you can easily mention us!

2) Go to a Twitter thread (series of Tweets by the same owner) and mention us with a keyword "unroll" @threadreaderapp unroll

You can practice here first or read more on our help page!

Follow Us on Twitter!

Did Thread Reader help you today?

Support us! We are indie developers!


This site is made by just three indie developers on a laptop doing marketing, support and development! Read more about the story.

Become a Premium Member ($3.00/month or $30.00/year) and get exclusive features!

Become Premium

Too expensive? Make a small donation by buying us coffee ($5) or help with server cost ($10)

Donate via Paypal Become our Patreon

Thank you for your support!